Phyno Ino Nma Lyrics

Igachanu school nweta result brother na ino nma

(Ino nma)

Once you hammer, you don belong oh

Nwanne m ino mma (Ino mma)

Ah iyokoko (Ino nma)

Onye Nze na iga adi oh (ino mma)

Gwaziem Ife nga em oh (Ino Mma)

Ah iyokoko oh (Ino mma)

Ngwa jukene your mother oh, jukene your father oh

Okwa otu anyi si ebi oh (Ino mma)

Nwa jekene na Ghana, Jekene Zamfala ka ifu ego anyi na eri oh (Ino Nma)

Ah iyokoko oh (Ino Mma)

Ubaka Nwa mama oh (Ino nma)

Gwaziem Ife nga em oh (Ino Mma)

Ah iyokoko oh (Ino mma)

Dede mo dede mo

I want to know ka ego oyibo

Oyiwo Oyiwo relax nuo nwa baby oh

Lewe uwa le oh mpa Nkechi oh

Na abanye oh na abanye oh

Ana m a hustle ka ndikwa ka gi oh

Show me way oh O si m

Imakwana Ije uwa si na akaraka

(Onye ruo na oga erinunu)

Agbaka m mbo aburo na mu enweka ego

(Jirinu Uche gi nwannem before I be akwa)

Oya Ada ada, asana m asana m bia bia

[?] anyi awa

Ihe di mma ihe di mma ruo goo

Ijide ego na elu uwa baa ogo

Men na analaka na mba ozo

Uzo dimma ago ozo

Abiakwalam ngwa chiem ozo

Igachanu school nweta result brother na ino nma

(Ino nma)

Once you hammer, you don belong oh

Nwanne m ino mma (Ino mma)

Ah iyokoko (Ino nma)

Onye Nze na iga adi oh (ino mma)

Gwaziem Ife nga em oh (Ino Mma)

Ah iyokoko oh (Ino mma)

Ngwa jukene your mother, jukene your father oh

Okwa otu anyi si ebi oh (Ino mma)

Nwa jekene na Ghana, Jekene Zamfara ka ifu ego anyi na eri oh (Ino Nma)

Ah iyokoko oh (Ino Mma)

Anyi onye eze oga o (Ino nma)

Gwaziem Ife nga em oh (Ino Mma)

Ah iyokoko oh (Ino mma)

I follow my men enter town

Ka anyi je funu ebe men na ata ife

Ha simu welu nwayo nuba nkwu very soon iga erikwanu the main thing

Anyi anugide (Anyi anugide)

Anyi akugide (Anyi akugide)

Umu anakunu, Anyi ana erinu ife

Nwanne tupunyem azu kam ntaa

Show me way O si m

Imakwana Ije uwa si na akaraka

(Onye ruo na oga erinunu)

Agbaka m mbo aburo na mu enweka ego

(Jirinu Uche gi nwannem before I be akwa)

Oya Ada ada, asana m asana m bia bia

[?] anyi awa

Ihe di mma ihe di mma ruo goo

Ijide ego na elu uwa baa ogo

Men na analaka na mba ozo

Uzo dimma ago ozo

Abiakwalam ngwa chiem ozo

Igachanu school nweta result brother na ino nma

(Ino nma)

Once you hammer, you don belong oh

Nwanne m ino mma (Ino mma)

Ah iyokoko (Ino nma)

Onye Nze na iga adi oh (ino mma)

Gwaziem Ife nga em oh (Ino Mma)

Ah iyokoko oh (Ino mma)

Ngwa jukene your mother, jukene your father oh

Okwa otu anyi si ebi oh (Ino mma)

Nwa jekene na Ghana, Jekene Zamfara ka ifu ego anyi na eri oh (Ino Nma)

Ah iyokoko oh (Ino Mma)

Ubaka Nwa mama oh (Ino nma)

Gwaziem Ife nga em oh (Ino Mma)

Ah iyokoko oh (Ino mma)

I pia Nairabet and your ticket enter nwanne ino mma (Ino Mma)

Imeetie nu men and they shows you the way nwanne Ino nma (Ino mma)

Sir Emeka Ofor [?]